Gaa n'Isiokwu

ỌKTOBA 28, 2022
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 7

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 7

Onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru otú ihe si aga kemgbe anyị malitere ịga ọmụmụ ihe na ozi ọma ihu n’ihu nakwa otú e si agbatara ụmụnna anyị ọsọ enyemaka. Ọ gbakwara anyị ume ka anyị mee ihe ngwa ngwa ma anyị hụ nsogbu.