Gaa n'Isiokwu

JUN 22, 2020
RỌSHỊA

O Nweghị Ihe Kwesịrị Ime Ka Anyị Tụọ Egwu Mkpagbu

O Nweghị Ihe Kwesịrị Ime Ka Anyị Tụọ Egwu Mkpagbu

N’oge a na-enwe nnọkọ Watchtower na-enwe kwa afọ nke afọ 2019, Nwanna Mark Sanderson, bụ́ onye so n’Òtù Na-achị, kwuru okwu isiokwu ya bụ “Ònye Ka Anyị Kwesịrị Ịtụ Egwu?” N’okwu ahụ, e gosiri vidio a, bụ́ ebe ụfọdụ ụmụnna anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị kwuru otú e si kpagbuo ha na Rọshịa.