Gaa n'Isiokwu

Ekpere

Gịnị Mere Anyị Ji Ekpe Ekpere?

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?

Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.

Ì Kwesịrị Ịna-ekpe Ekpere?

Ọ bụrụgodị na Chineke arụghịrị anyị ọrụ ebube, o nwere ike ịza anyị ekpere.

Chineke Ọ̀ Na-Anụ Ekpere Anyị?

Baịbụl gwara anyị na Chineke na-anụ ekpere anyị ma anyị kpee ya otú kwesịrị ekwesị.

Uru Ekpere Ga-abara Gị

Olee uru ikpe ekpere mgbe niile ga-abara gị?

“Na-akọrọnụ Ya Ihe Niile Na-echegbu Unu”

Ọ̀ bụ eziokwu na i nwere ike ikpe ekpere gwa Chineke ihe na-echegbu gị ma ọ bụ ihe na-echu gị ụra? Ò nwere ezigbo uru ekpere ga-abara ndị na-echegbukarị onwe ha?

Otú E Si Ekpe Ekpere

Olee Otú Ị Ga-esi Ekpe Ekpere Chineke Anụ Ya?

Gwa Chineke okwu n’ebe ọ bụla na n’oge ọ bụla. Na-agwakwa ya okwu n’ime obi gị ma ọ bụ kwupụta ya ekwupụta. Jizọs medịrị ka anyị mata ihe anyị ga-ekwu.

Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?

Chọpụta ihe mere nsogbu gị ji emetụ Chineke n’obi.

Na-ekpe Ekpere Ka Chineke Gọzie Gị

Olee otú anyị ga-esi ekpe ekpere ka Chineke nwee ike ịnụ ekpere anyị, ya agọziekwa anyị?

Chineke Ọ̀ Na-aza Ekpere Niile?

Chineke anaghị anabata ekpere mmadụ kpere nke gosiri na onye ahụ na-eche naanị gbasara onwe ya. Ọ naghịkwa aza ekpere nwoke na-echi nwunye ya ọnụ n’ala.

Olee Ihe Abụọ Na-eme Ka Chineke Ghara Ịza Ekpere Ụfọdụ?

Gụọ ihe a ka ị mata ụdị ekpere Chineke na-anaghị aza, na ụdị ndị Chineke na-anaghị aza ekpere ha.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ekpere?

Ànyị kwesịrị ikpegara ndị mmụọ ozi ma ọ bụ ndị sent ekpere?

Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?

Lee otú ikpe ekpere n’aha Jizọs si egosi na anyị na-akwanyere Chineke na Jizọs ùgwù.

M̀ Kwesịrị Ikpegara Ndị Sent Ekpere?

Lee ihe Baịbụl kwuru gbasara onye anyị kwesịrị ikpegara ekpere.

Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile

Were katuun a tinye na kọmputa gị ma ọ bụ n’ekwentị gị. Ọ na-akụziri ụmụaka mgbe ha nwere ike ikpegara Jehova ekpere na ebe ha nwere ike ịnọ kpee ya.