AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE Gịnị Ga-enyere Gị Aka ma Obi Jọwa Gị Njọ? KPỌWA Akwụkwọ a e ji edetu ihe ga-enyere gị aka ma obi na-ajọ gị njọ. Danloduo ya Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A Akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Ga-eji Edetu Ihe Ndị Na-eto Eto Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ Olee Otú M Ga-esi Ghara Ịna-eche Ihe Na-adịghị Mma? I mee ihe ndị e kwuru ebe a, ị ga-amụta otú ị ga-esi na-eche ihe ndị dị mma. NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Kwụsị Ịna-echegbu Onwe M? E nwere ihe isii ga-enyere gị aka ka nchegbu baara gị uru kama ịghọrọ gị nsogbu. NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ Àbụ M A Kwaa A Kwụrụ? Ebe ọ bụ na a naghị agbata nsogbu ụwa n’ọsọ, ọ dị mkpa na ị ga-amụta ịbụ a kwaa a kwụrụ, ụdị nsogbu ọ sọkwara ya bịara gị, ma ọ̀ dị nnukwu ma ọ̀ dị obere. NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Obi Dara M Mbà? Ihe ndị e dere n’isiokwu a ga-enyere gị aka. KATUUN E SERE NA BỌỌDỤ Ihe Ị Ga-eme Ka Obi Kwụsị Ịna-ajọ Gị Njọ ma Dịwazie Gị Mma Gịnị ka ị ga-eme ma obi jọọ gị ezigbo njọ? Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Gịnị Ga-enyere Gị Aka ma Obi Jọwa Gị Njọ? AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE Gịnị Ga-enyere Gị Aka ma Obi Jọwa Gị Njọ? Igbo Gịnị Ga-enyere Gị Aka ma Obi Jọwa Gị Njọ? https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502017126/univ/art/502017126_univ_sqr_xl.jpg