Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
Onye kere anyị chọrọ ichebe na ịgọzi anyị.
Okwu Mmalite
Ọ bụ n’ihi na Chineke hụrụ anyị n’anya mere o ji akụziri anyị otú kacha mma anyị ga-esi ebi ndụ.
Olee Otú Anyị Si Ege Chineke Ntị?
Anyị kwesịrị ịma ihe anyị kwesịrị ime na onye ga-enyere anyị aka ime ya.
Ònye Bụ Ezi Chineke?
Anyị nwere ike ịmata aha ya na ụfọdụ àgwà ndị o nwere.
Olee Ụdị Ndụ Adam na Iv Biri na Paradaịs?
Akwụkwọ mbụ nke Baịbụl kọwara ya.
Gịnị Ka Ntị Adam na Iv Gere Setan Kpatara?
Ihe ọjọọ bidoro ime.
Ònye Gere Chineke Ntị n’Oge ahụ E Nwere Iju Mmiri? Ole Ndị Na-egeghị Ya Ntị?
Olee ihe àgwà ụmụ mmadụ gosiri?
Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Iju Mmiri Ahụ?
Ihe a bụ akụkọ a bụ akụkọ mere eme.
Ònye Bụ Jizọs?
Gịnị mere anyị ji kwesị ịmata onye Jizọs bụ?
Olee Uru Ọnwụ Jizọs Baara Gị?
Ọ ga-abara anyị uru na-enweghị atụ.
Olee Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs?
Baịbụl kwuru ihe ndị ga na-eme ma oge Alaeze Chineke ga-abịa ruwe.
Olee Ihe Ọma Chineke Ga-emere Ndị Gere Ya Ntị?
Ha bụ ihe ọma ndị ị ga-achọ iji anya gị abụọ hụ.
Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?
Olee ụdị ihe dị i nwere ike ịgwa Chineke n’ekpere?
Olee Otú Ezinụlọ Gị Ga-esi Nwee Obi Ụtọ?
Onye malitere ezinụlọ kwuru ihe kacha mma ga-eme ka ezinụlọ na-enwe obi ụtọ.
Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Obi Na-atọ Chineke Ụtọ?
E nwere ụfọdụ ihe ọ kpọrọ asị, nweekwa ndị nke dị ya mma.
Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Ị Na-erubere Jehova Isi?
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịna-erubere Jehova isi, ị ga-egosi ya ná mkpebi ndị ị na-eme.