Na-egosi Ịhụnanya
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. O nwer’ik’ịbụ ihe oriri,
Egwuregwu m’ọbụ nkata.
Jehova nyer’anyị ihe nile a’yị nwere.
K’anyị jisie ike—
(UKWE)
N’agbaso omume ịle ọbịa.
Ṅomie Chinek’anyị.
N’anabata ụmụnn’anyị nile.
Ọ ya b’ịhụnanya.
2. Eb’obibia-nyị si n’aka nna nk’eligwe.
Man’anyịa-pụr’ịnabata ndị ọzọ?
K’anyị nwet’obiụ-tọ n’abịa m’anyị n’eny’ihe
Ọ ndụn-dị Kraịst.
(UKWE)
N’agbaso omume ịle ọbịa.
Ṅomie Chinek’anyị.
N’anabata ụmụnn’anyị nile.
Ọ ya b’ịhụnanya.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ụfọdụe-nwegh’ih’a’yị nwere.
K’anyi nyere h’aka.
N’ogen-sogbu m’ọ bụọ-dachi.
Anyịa-g’enyea-ka?
Anyịa-g’anabatan-dị chọrọ enyemaka?
Gosi obiọ-ma.
(UKWE)
N’agbaso omume ịle ọbịa.
Ṅomie Chinek’anyị.
N’anabata ụmụnn’anyị nile.
Ọ ya b’ịhụnanya.
Ọ ya b’ịhụnanya.
Ọ ya b’ịhụnanya.