ABỤ NKE 1
Àgwà Jehova
-
1. Ezi Chineke, ị bụ Ọkaakaa.
Ị n’eduzia-nyị. Ị bụ Chi n’enyen-dụ.
Ọrụa-ka gị n’egosi n’ị d’ike.
El’igwe n’ụwa g’adịgide.
-
2. Ikpe gị niile bụi-kpe zir’ezi.
Iwu gị niile n’edua-nyị kw’ụbọchị.
Anyị mụọ ha, anyị g’achọpụta
N’amamihe gị pụrụ iche.
-
3. Nke kachanụ bụị-hụnanya gị.
Ị n’enyekw’anyị onyinye pụr’iche.
Anyị g’eji obiụ-tọ n’ekwusa
Àgwà gị niile n’ahan-sọ gị.
(Gụọkwa Ọma 36:9; 145:6-13; Ekli. 3:14; Jems 1:17.)