ABỤ NKE 126
Mụrụ Anya, Ka Okwukwe Gị Sie Ike, Dị Ike
-
1. Mụr’anya, nwe’ezigb’okwukwe.
Jisi’ike n’atachio-bi.
Gaa n’ihu. Atụkwal’egwu.
Anyị g’enwetam-meri.
Anyị so Jizọs n’aga n’ihu.
Ọ bụ ya k’anyị ga n’akwado.
(UKWE)
Mụr’anya, k’okwukwe gị si’ike.
Nọsi’ike ruo n’ọgwụgwụ.
-
2. Mụr’anya ma nwee eziu-che.
N’em’ihe Jizọs kwuru.
O jio-hu ya nwere uche
N’eduzin-dị Chineke.
Ndịo-kenye n’echebekw’anyị.
K’anyị n’erubere ha isi.
(UKWE)
Mụr’anya, k’okwukwe gị si’ike.
Nọsi’ike ruo n’ọgwụgwụ.
-
3. Mụr’anya, k’anyị dị n’otu
Ma n’ekwusa oziọ-ma.
Nd’iro n’emegid’anyị.
M’anyị ga n’ekwusa ya.
Soron-dị Jehova n’eto ya.
Ụbọchị Jehova dịzin-so.
(UKWE)
Mụr’anya, k’okwukwe gị si’ike.
Nọsi’ike ruo n’ọgwụgwụ.
(Gụọkwa Mat. 24:13; Hib. 13:7, 17; 1 Pita 5:8.)