Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 25-⁠31

ABỤ ỌMA 22

Mach 25-⁠31

Abụ nke 19 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe ndị agha na-efe nza iji mara onye ga-achịrị nke ọ ga-achịrị n’uwe elu Jizọs

1. Amụma Ndị E Buru Gbasara Ọnwụ Jizọs

(Nkeji 10)

Ọ ga-adị ka Chineke ọ̀ hapụrụ Jizọs (Ọma 22:1; w11 8/15 15 ¶16)

A ga-akparị Jizọs (Ọma 22:7, 8; w11 8/15 15 ¶13)

A ga-efe nza maka uwe Jizọs (Ọma 22:18; w11 8/15 15 ¶14; lee foto dị n’ihu akwụkwọ a)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ihe e dere n’Abụ Ọma nke 22 si eme ka obi sikwuo m ike na amụma ndị ọzọ e buru gbasara Mezaya, dị ka nke dị na Maịka 4:4, ga-emezucha?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 22:22​—Olee ụzọ abụọ anyị nwere ike isi na-eme ka ọbụ abụ a taa? (w06 11/1 29 ¶7; w03 9/1 20 ¶2)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 4 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gị na onye ị ma ama natara gị akwụkwọ i ji kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs kwurịta okwu ọzọ. (lmd isi nke 4 nọmba nke 3)

6. Okwu

(Nkeji 5) w20.07 12-13 ¶14-17​—Isiokwu: Otú Amụma Baịbụl Si Eme Ka Okwukwe Anyị Sie Ike. (th ihe ọmụmụ nke 20)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 95

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 53 na Ekpere