Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi”—2 Eze 9:8

“M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi”—2 Eze 9:8

ALAEZE JUDA

Jehoshafat bụ eze

Ihe dị ka n’afọ 911: Jehoram (nwa Jehoshafat; di Atalaya; Atalaya bụ nwa Ehab na Jezibel) chịwaziri naanị ya

Ihe dị ka n’afọ 906: Ehazaya (nwa nwa Ehab na Jezibel) ghọrọ eze

Ihe dị ka n’afọ 905: Atalaya gburu ụmụ eze niile ma weghara ọchịchị n’ike. Naanị nwa nwa ya bụ́ Jehoash ka Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Jehoyada zonahụrụ ya ma chebe.—2 Eze 11:1-3

898: Jehoash ghọrọ eze. Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Jehoyada gburu Eze Nwaanyị ahụ bụ́ Atalaya.—2 Eze 11:4-16

ALAEZE IZREL

Ihe dị ka n’afọ 920: Ehazaya (nwa Ehab na Jezibel) ghọrọ eze

Ihe dị ka n’afọ 917: Jehoram (nwa Ehab na Jezibel) ghọrọ eze

Ihe dị ka n’afọ 905: Jihu gburu eze Izrel bụ́ Jehoram na ụmụnne ya, gbuo nne Jehoram (bụ́ Jezibel), gbuokwa eze Juda bụ́ Ehazaya na ụmụnne ya.—2 Eze 9:14–10:17

Ihe dị ka n’afọ 904: Jihu malitere ịchị dị ka eze