Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee ebe anyị ga-esi nweta ezigbo ndụmọdụ ga-abara anyị uru kwa ụbọchị?

Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:16, 17

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere i ji kwesị ịtụkwasị Baịbụl obi?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU NDỊ A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

NLETAGHACHI

Ajụjụ: Gịnị mere i ji kwesị ịtụkwasị Baịbụl obi?

Amaokwu Baịbụl: Job 26:7

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ụfọdụ ajụjụ Baịbụl zara?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: