TETA! Julaị 2013 | Ihe Ị Ga-eme Ka Ndị Omekome Ghara Inweta Gị

Ihe kacha enye ọtụtụ ndị nsogbu bụ mkpamkpa ndị omekome na-akpa. Gụọ ihe ị ga-eme ka ha ghara inweta gị.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Ndị nche jichiri ihe a chọrọ iji aba ụgbọelu, ndị ọchịchị Nọọwee kpebiri ịkwụsị ịtụ ihe chọọchị ga-eme, ụkọ nri na-akpa India aka ọjọọ.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-agbachi Ibe Ha Nkịtị

Gịnị mere o ji abụ ụfọdụ di na nwunye setụ okwu ha akwụsị ighe ibe ha ọnụ? Gịnị ga-enyere ha aka ikpezi ma ha see okwu?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ị Ga-eme Ka Ndị Omekome Ghara Inweta Gị!

Gịnị ka ị ga-eme ka gị na ndị ikwu na ibe gị ghara ịdaba n’aka ndị omekome?

AJỤJỤ ỌNỤ

Otú Otu Nwaanyị Si Kwụsị Ikpe Okpukpe Ndị Juu

Gịnị mere Racquel Hall ji kwere na Jizọs bụ Mesaya ọ na-atụ anya ya kemgbe?

IHE BAỊBỤL KWURU

Ụdị Onye Chineke Bụ

Chineke ọ̀ dị adị? Olee otú o si bụrụ na e kere mmadụ n’onyinyo Chineke?

IHE BAỊBỤL KWURU

Setan

Ònye bụ Setan? Setan ọ̀ bụ ihe ọjọọ dị n’ime onye ọ bụla?

È KERE YA EKE?

Nku Azụ̀ Weel

Otú e si rụọ nku azụ̀ a buru ezigbo ibu ga-abara gị uru ma ị mụọ gbasara ya. Chọpụta otú ọ ga-esi abara gị uru.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Akụkọ Gbasara Ụmụ Ndị Ikom Jekọb

Gịnị ka ị ga-eme ma e nye nwanne gị nwoke, nwanne gị nwaanyị, ma ọ bụ enyi gị ihe ị chọrọ ka e nye gị?