TETA! Jenụwarị 2015 | Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ
Baịbụl kwuru ihe ndị ga-enyere gị aka ịna-enwe obi ụtọ. E nwere ihe anọ gosiri na ihe ọ bụla Baịbụl kwuru bụ eziokwu.
Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa
Gụọ gbasara otú mbọ gọọmenti na-agba ichebe ọhịa Ekwedọ si kụọ afọ n’ala, otú o si esi ike ịchọpụta ma ọrịa o biri n’ájá ọcha ọ̀ dị n’ọbara, otú ndị di na nwunye si azọ onye anụ ụlọ ga-abụ nke ya n’Ọstrelia.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ
Ihe Baịbụl kwuru ò nwere ike ime ka i nwee obi ụtọ ná ndụ? Isiokwu a kwuru ihe anọ ga-enyere gị aka.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma Nwa Gị Na-agha Ụgha
Gịnị ka i kwesịrị ime ma nwa gị na-agha ụgha? Isiokwu a kwuru ụfọdụ ihe si na Baịbụl ndị ga-enyere gị aka ịkụziri nwa gị na ikwu eziokwu bara uru.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Unu Ga-esi Na-ekpebi Ihe Ga-adị Unu Abụọ Mma
E nwere ihe anọ ga-enyere gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị aka ịgbakọ aka kpebie ihe unu ga-eme kama ịna-arụ ụka.
‘Ihe Ncheta Pụrụ Iche’
Gịnị mere otu ụlọ dị na Hiroshima dị na Japan ji tọgbọrọ nkịtị kemgbe afọ 1945? Gụọ gbasara ụlọ a pụrụ iche na otú o si gbasa nkwa Baịbụl kwere maka ọdịnihu.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Nwee Obiọma, Na-enye Ndị Ọzọ Ihe
Kirie katuun a ka ị hụ otú obi si tọkwuo Kelechi na Sọpụrụchi ụtọ mgbe ha nyetụrụ ibe ha inye.