TETA! Nke 3 n'Afọ 2018 | Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka
Olee ebe anyị ga-amụta ihe ndị ga-enyere anyị aka idi ọnwụ mmadụ?
Isiokwu ndị dị na Teta! a kwuru ihe ụfọdụ mmadụ ga-atụ anya ya ma mmadụ nwụnahụ ya nakwa ihe ndị ga-enyere ya aka idi ya.
Ọnwụ Na-agbawa Obi
Ọnwụ di ma ọ bụ nwunye, onye ikwu na ezigbo enyi so n’ihe kacha agbawa mmadụ obi. Gụọ ihe ụfọdụ ndị ọkachamara na ụfọdu ndị mmadụ nwụnahụrụ kwuru.
Ihe Ndị Ị Ga-atụ Anya Ya
Olee otú obi na-adịkarị ndị mmadụ nwụnahụrụ na nsogbu ndị ha nwere ike ịtụ anya ya?
Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Idi Ọnwụ Mmadụ—Ihe I Nwere Ike Ime
Ime ihe ụfọdụ ndị a bụ́ isi enyerela ọtụtụ ndị aka idi ọnwụ mmadụ.
Ihe Ga-akacha Enyere Onye Na-eru Uju Aka
Ihe Baịbụl kwuru ga-akacha enyere ndị na-eru uju aka idi ya.
Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka
Isiokwu Teta! a kọwara ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike ịkasi ndị na-eru uju obi ma nyere ha aka idi ihe mere ha.