“Ahụ́ Na-adị Mmadụ Mma ma Obi Ruo Ya Ala”
E dere okwu ndị a dị n’Ilu 14:30 ihe dị ka puku afọ atọ gara aga. Ha na-egosi na ihe Baịbụl kwuru na-aba uru mgbe niile. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe Baịbụl na-akụzi, gaa na jw.org. Ị gaa ebe ahụ, ị ga-ahụ ọtụtụ vidio, ajụjụ ọnụ a gbara ndị mmadụ, na ọtụtụ isiokwu ndị ga-abara gị uru, ma ndị nke kwuru banyere otú e si ebelata nchegbu. Ụfọdụ n’ime ha bụ:
MAKA NDỊ DI NA NWUNYE
MAKA NDỊ NNE NA NNA
MAKA NDỊ NA-ETO ETO
Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Obi Dara M Mbà?
Ịkpọ Mmadụ Iyi Ọ̀ Dị Njọ nke Otú Ahụ?