ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọktoba 2015
Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 30 ruo Disemba 27, 2015.
“Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù”
Ole ndị na-enyere Òtù Na-achị Isi aka? Gịnị bụ ọrụ ha?
Ị̀ Na-ahụ Otú Chineke Si Enyere Gị Aka?
Gịnị ka “aka” Chineke pụtara na Baịbụl?
“Nyekwuo Anyị Okwukwe”
Ànyị ga-enweli okwukwe n’ike nke aka anyị?
AKỤKỌ NDỤ
Ọ Kwaghị Mmakwaara Maka Ihe O Kpebiri Mgbe Ọ Na-eto Eto
Nikolai Dubovinsky ji obi ya niile fee Jehova mgbe a machibidoro ọrụ anyị iwu n’ebe bụbu Sọviet Yuniọn. Ọrụ ọ rụrụ siri ike karịa ịnọ n’ụlọ mkpọrọ.
Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Ozi Jehova
Ihe karịrị iri afọ isii gara aga, e nwere ihe Ụlọ Nche kwuru nke na-emezu n’oge a.
Na-atụgharị Uche n’Okwu Chineke Nakwa n’Ihe Ndị O Kere
Ọ bụrụ na e kweghị gị nwee Baịbụl, ị̀ ka nwere ike ime ka okwukwe gị na-esi ike?
AKỤKỌ NDỤ
Ịbịaru Chineke Nso Dị M Mma
Sarah Maiga kwụsịrị ito mgbe ọ dị afọ itoolu, ma o meghị ka ọ ghara ịmụta banyere Jehova.
‘Onye Na-amaghị Ihe Na-ekweta Okwu Niile’
Olee otú ị ga-esi mata ozi ndị bụ́ ụgha na ihe ndị ọzọ e ziteere gị iji ghọgbuo gị?