Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

È kere ụmụ mmadụ ịga eluigwe? GỤỌ PEEJI NKE 5.

Olee ihe anyị ga-eme iji nweta ụgwọ ọrụ a ga-akwụ ndị ọma? GỤỌ PEEJI NKE 6.

Chineke ọ̀ chọrọ ka Ndị Kraịst na-edebe Ụbọchị Izu Ike? GỤỌ PEEJI NKE 13-15.

Olee otú i nwere ike isi mata ndị na-efe ezi ofufe? GỤỌ PEEJI NKE 16-17.

Olee ihe i nwere ike ime ma ọ bụrụ na ndị ọgọ gị ma ọ bụ nne di gị na nna di gị na-etinye aka mgbe niile n’alụmdi na nwunye gị? GỤỌ PEEJI NKE 26-28.