Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Gịnị ga-enyere anyị aka ma ọ bụrụ na ọdachi ndị na-emere onwe ha emee n’ebe anyị bi?
GỤỌ PEEJI NKE 6-7.
Ò nwere mgbe a na-agaghị enwekwa ọdachi?
GỤỌ PEEJI NKE 8-9.
È nwere onye ga-akọwali amụma ndị e buru na Baịbụl?
GỤỌ PEEJI NKE 11-13.
Ị̀ ga-achọ ịmata ihe ga-nyere gị aka imete ezigbo ndị enyi?
GỤỌ PEEJI NKE 16-17.
Baịbụl kwuru na e nwere “oge ịhụ mmadụ n’anya na oge ịkpọ mmadụ asị,” gịnị ka ọ pụtara?
GỤỌ PEEJI NKE 23-25.