Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
ỤMỤAKA DỊ AFỌ ATỌ GBADAWA
Kelechi nụrụ na ahụ́ adịghị otu enyi ya.
Ya ekwuo, sị: “Ama m ihe m ga-eme.
M ga-edegara ya akwụkwọ ozi ka obi dị ya ụtọ, ya agbakee.
M dechaa ya, m ga-ewere ya gaa nye ya!”Meere mmadụ ihe ọma, gị na onye ahụ ga-enwe obi ụtọ! 1 Pita 3:8
IHE NDỊ NNE NA NNA GA-EME
Gwa nwa gị ka o gosi gị:
Ụlọ Tebụl Kelechi
Anyanwụ Nnụnụ Osisi
Kọọrọ nwa gị maka otu onye ọ ma nke ahụ́ na-adịghị, kọọkwara ya ihe unu abụọ ga-eme ka obi tọọ onye ahụ ụtọ.