ỤLỌ NCHE Mach 2014 | Ihe Chineke Meere Gị

Ọ bụ Chineke nyere anyị ndụ nakwa ihe niile na-eme ka ndụ na-atọ anyị ụtọ. Ma, ọ̀ gwụla ihe ndị a ka o nyere anyị?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Chineke Meere Gị

Iwu Chineke nke bụ́ “mkpụrụ obi laara mkpụrụ obi” na-enyere anyị aka ịghọta ihe mere Chineke ji ‘nye naanị otu Ọkpara ya’ n’ihi anyị.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ị Na-ekwesịghị Ikwe Ka Ọ Kwaa Gị

Biko, soro anyị cheta ọnwụ Jizọs.

AKỤKỌ NDỤ

Ọrịa M Na-arịa Emeghị Ka Ike Gwụ M

Otu nwaanyị ọrịa mere ka ọ nọrọ n’oche ndị ngwọrọ nwetara “ike karịrị ike nkịtị” n’ihi okwukwe ya.

Chineke Ọ̀ Chọrọ Ka Ndị Si n’Okpukpe Dị Iche Iche Na-efekọ Ya Ọnụ?

Ànyị kwesịrị ime ihe ọ bụla ndị ọzọ chọrọ ka anyị mee maka na anyị chọrọ ka anyị na ha dịrị ná mma? Ihe Baịbụl zara nwere ike ịdị iche n’ihe i chere.

Otú Okwu Chineke Si Ruo Ndị Mmadụ Aka na Spen n’Oge Ochie

Ụmụ akwụkwọ ji sleeti dee ihe ha hụrụ n’Akwụkwọ Nsọ. Olee otú ihe a ha mere si yie ihe ndị si mba ọzọ na-ewebata Baịbụl na Spen mere?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Olee otú ọnwụ Jizọs si gbapụta anyị ná mmehie Adam?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Baịbụl Ò Kwuru Ka Anyị Na-agba Ista?

Gụọ ihe e dere ebe a ka ị mata ihe ise a na-eme n’oge Ista, nakwa otú ha si bido.