ỤLỌ NCHE Eprel 2014 | Ì Kwesịrị Ịna-ekpe Ekpere?

Ànyị kwesịrị ịna-ekpe ekpere ebe ọ bụ na Chineke ma mkpa anyị? Baịbụl zara ajụjụ a.

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Ekpe Ekpere?

Ọtụtụ ndị na-ekweghị na Chineke na-ekpekwa ekpere. Gịnị mere ha ji ekpe ekpere?

ISIOKWU TETA! A

Ì Kwesịrị Ịna-ekpe Ekpere?

Ọ bụrụgodị na Chineke arụghịrị anyị ọrụ ebube, o nwere ike ịza anyị ekpere.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ha Ji Baịbụl Zaa Ajụjụ Niile M Jụrụ Ha

Isolina Lamela bụ onye sista, bụrụkwa onye Kọmunist. Ma, ike ịbụ sista na ịbụ onye Kọmunist gwụrụ ya. Ndịàmà Jehova mechara bịa n’ụlọ ya ma jiri Baịbụl nyere ya aka ka ndụ ya nwee isi.

I Nwere Ike Imeri Ọnwụnwa

Ihe atọ ga-enyere gị aka imeri ọnwụnwa.

Ị̀ Maara?

Ọ bụrụ na ohu agbapụ n’ụlọ onye nwe ya na Rom n’oge ochie, olee ihe a na-eme ya? Gịnị mere ihe ndị Taya ji esiji ákwà ka ọ chawa pọpụl pọpụl ji dị oké ọnụ?

Ihe Tọmọs Emlin Kụziri Ọ̀ Bụ Eziokwu Ka Ọ̀ Bụ Ụgha?

Ihe ọ chọpụtara na Baịbụl mere ka ndị Chọọchị Ayaland na ụlọikpe e nwere n’Ingland kpọọ ya asị.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Jizọs ga-eme ka udo dịrị n’ụwa.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Oleedị Ihe Chineke Bu n’Obi Kee Anyị?

Ò nwetụla mgbe ị jụrụ onwe gị ihe Chineke kere anyị ka anyị jiri ndụ anyị mee? Lee ihe Baịbụl zara.