ỤLỌ NCHE Ọgọst 2014 | Chineke Ò Nwere Mmasị n’Ebe Ị Nọ?
Olee otú Chineke si egosi na ọ hụrụ gị n’anya?
ISIOKWU TETA! A
Chineke Ma Gị nke Ọma
Ihe Chineke na-ahụ ma o nyochaa obi gị abụghị naanị ihe ndị ị na-anaghị emeta nke ọma.
ISIOKWU TETA! A
Chineke Nwere Ike Ịkasi Gị Obi
Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na nsogbu gị na-adị gị ntakịrị ma i lechaa ọtụtụ nsogbu juru n’ụwa nke na obi anaghị ekwe gị rịọ Chineke ka o nyere gị aka?
ISIOKWU TETA! A
Chineke Chọrọ Ka Gị na Ya Dịrị ná Mma
Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na i kweere na Chineke, ma ya adị gị ka gị na ya adịghị ná mma?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Anaghị M Achọ Iji Anya Ahụ Ebe Ndị Mmadụ Na-emegbu Ibe Ha
Antoine Touma bụ aka ochie n’ịgba karat, ma ihe e dere na 1 Timoti 4:8 mere ka ọ gbanwee ndụ ya.
ṄOMIE OKWUKWE HA
“Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A”
Ihe mere n’ezinụlọ a mụrụ Josef na-akụziri di na nwunye nwere ụmụ ọ na-abụghị ha abụọ mụrụ ihe.
NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ
Ònye Kere Chineke?
Ọ bụrụ na mmadụ ekwere na Chineke enweghị mmalite, o nweghịkwa ọgwụgwụ onye ahụ ọ̀ dị iberiibe?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Ọ̀ ga-abụ na ihe okpukpe ụfọdụ na-eme adịghị Chineke mma?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?
Baịbụl kwuru na Chineke dị, ma è nwere ihe ndị anyị ji n’aka gosiri na ọ dị n’eziokwu?