Isiokwu Ọhụrụ Ndị Gbara n’Isimbido Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet
Àgwà Ndị Na-abara Anyị Uru
Ọtụtụ ndị na-asị na mmadụ kwesịrị ime ihe ọ bụla obi ya gwara ya. Ọ̀ bụ otú o kwesịrị ịdị? Gụọ àgwà ndị Baịbụl chọrọ ka anyị na-akpa.
Uru Chineke Baara Anyị
Chọpụta otú mmadụ na Chineke ịdị ná mma nwere ike isi mee ka onye ahụ na-enwe obi ụtọ, ndụ ya enweekwa isi.
Ị Chọọ Iṅomi Jizọs, Bụrụ . . .
Jizọs kpara àgwà asatọ Chineke chọrọ ka anyị na-akpa ọtụtụ ugboro n’oge niile ọ nọ n’ụwa.
Ò Nwere Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Otú Halowin Si Bido?
È nwere ihe o mere ma mmadụ mee Halowin ka ọ̀ bụ na e nweghị?
E Kee Anụ Ọhịa Ndị E Nwere Afọ Iri Ise Gara Aga Ụzọ Anọ, Ọ Bụzi Naanị Otu Ụzọ Fọrọ Taa
Gịnị ka Baịbụl kwuru?
Gịnị Ga-eme Ka Udo Dịrị n’Ụwa?
Chọpụta otú Chineke ga-esi eme ka Alaeze ya weta udo n’ụwa.
Ihe Chineke Hụrụ Anyị n’Anya Ga-eji Gọzie Anyị
Chọpụta ihe ha bụ, ihe mere ị ga-eji kwere na ha, na otú ha ga-esi baara gị uru.
Olee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Ihe Ị Na-agụ na Baịbụl?
I nwere ike ịmụta ihe ndị magburu onwe ha ọ na-akụziri anyị.
Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere?
È nwetụla mgbe i chere na Chineke anaghị anụ ekpere gị? Ọ bụrụ otú ahụ, e nwere ndị ọ dị otú ọ dị gị.
Sayensị na Baịbụl
Sayensị na Baịbụl hà na-ekwu otu ihe? Iji ihe Baịbụl kwuru tụnyere ihe ndị sayensị chọpụtarala ga-enye aka ịza ajụjụ a.
Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ
Ndị di na nwunye na ezinụlọ dị iche iche na-enwe nsogbu. Baịbụl nwere ike inyere di na nwunye aka ịna-enwe obi ụtọ, meekwa ka ezinụlọ na-adị n’udo.