Fast Facts—Andorra
- 84,000—Ndị bi n'obodo a
- 174—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 3—Ọgbakọ dị iche iche
509—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Andorra la Vella dị n’Andorra. Onye a na-egosi nwaanyị a vidio isiokwu ya bụ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? n’asụsụ Catalan
509—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma