Fast Facts—Honduras
- 9,727,000—Ndị bi n'obodo a
- 21,646—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 418—Ọgbakọ dị iche iche
452—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Copán dị́ na Honduras. Ndị a na-enye nwoke a akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
452—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma